1
ABÙ ỌMA 47:1
Bible Nso
Unu ndi nile di iche iche, kuanu aka; Werenu olu nke iti-nkpu-ọṅu tikue Chineke.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 47:1
2
ABÙ ỌMA 47:2
N'ihi na Jehova, Onye kachasi ihe nile elu, di egwu; Ọ bu Eze uku nāchi uwa nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 47:2
3
ABÙ ỌMA 47:7
N'ihi na Eze nke uwa dum ka Chineke bu: Bùkuenu Ya abù ọma, maschil.
Nyochaa ABÙ ỌMA 47:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị