1
ABÙ ỌMA 40:1-2
Bible Nso
Elesirim anya Jehova ike; Ọ we tọrọm nti-Ya n'ala, nu ntikum. Ọ we me ka m'si n'olùlù nbibi, n'apiti nke ala urọ, rigoputa; Ọ we me ka ukwum abua guzo n'elu nkume di elu, Ọ nēme ka nzọ-ukwum nile guzosie ike.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 40:1-2
2
ABÙ ỌMA 40:3
Ọ we tiye abù ọhu n'ọnum, bú otuto diri Chineke-ayi: Ọtutu madu gāhu ya, tua egwu, We tukwasi Jehova obi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 40:3
3
ABÙ ỌMA 40:4
Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú nwoke nke meworo Jehova ka Ọ buru ihe-ntukwasi-obi-ya, Ọ cheghi kwa ndi-nganga iru, ma-ọbu ndi nējehi n'uzọ okwu-ugha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 40:4
4
ABÙ ỌMA 40:8
Ime ihe di Gi utọ atọwom utọ, Chineke; Iwu-Gi di kwa nime obim.
Nyochaa ABÙ ỌMA 40:8
5
ABÙ ỌMA 40:11
Gi onwe-gi, Jehova, ebochilaram obi-ebere-Gi nile: Ka ebere-Gi na ezi-okwu-Gi nēchezim mb͕e nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 40:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị