1
ABÙ ỌMA 31:24
Bible Nso
Dinu ike, ka obi-unu nwe kwa ume, Unu nile ndi nēchere Jehova.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:24
2
ABÙ ỌMA 31:15
N'aka-Gi ka mb͕em nile di: Naputam n'aka ndi-irom, na n'aka ndi nēsob͕um.
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:15
3
ABÙ ỌMA 31:19
Le ka ezi ihe-Gi si ba uba, nke I tukọbaworo nye ndi nātu egwu Gi, Nke I luworo nye ndi nāb͕abà nime Gi n'iru umu madu!
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:19
4
ABÙ ỌMA 31:14
Ma mu onwem, ọ bu Gi ka m'tukwasiworo obi, Jehova: Asiwom, Chinekem ka I bu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:14
5
ABÙ ỌMA 31:3
N'ihi na nkumem di elu na ebem ewusiri ike ka I bu; Ọzọ, n'ihi aha-Gi I gēdum, dukwam nwayo.
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:3
6
ABÙ ỌMA 31:5
N'aka-Gi ka m'nēnye mọm idebe: I b͕aputawom, Jehova, Chineke nke ezi-okwu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:5
7
ABÙ ỌMA 31:23
Hunu Jehova n'anya, ndi-ebere-Ya nile: Ọ bu ndi kwesiri ntukwasi-obi ka Jehova nēchezi, Ọ nākwughachibiga kwa onye nēme omume npako ókè.
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:23
8
ABÙ ỌMA 31:1
Nime Gi, Jehova, ka m'b͕abàworo; ekwela ka ihere mem rue mb͕e ebighi-ebi: N'ezi omume-gi me ka m'b͕apu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 31:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị