1
ABÙ ỌMA 17:8
Bible Nso
Debem dika nwa-anya-Gi, Zobem n'okpuru ǹdò nkù-Gi
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 17:8
2
ABÙ ỌMA 17:15
Mu onwem, n'ezi omume ka m'gāhu iru-Gi: Ka afọ jum n'udi gi, mb͕e m'tetara.
Nyochaa ABÙ ỌMA 17:15
3
ABÙ ỌMA 17:6-7
Mu onwem akpọkuwo Gi, n'ihi na I nāzam, Chineke: Tọrọm nti-Gi n'ala, nuru okwu-ọnum. Me ka ebere-Gi nile guzo iche, Gi Onye ji aka-nri-Gi azọputa ndi nab͕abà nime Gi Site n'iru ndi nēbili imegide ha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 17:6-7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị