1
ABÙ ỌMA 147:3
Bible Nso
Ọ bu onye nēme ka ndi obi-ha tiwara etiwa diri ndu, Ọ nēkechi kwa ihe-nb͕u nile ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 147:3
2
ABÙ ỌMA 147:11
Ihe nātọ Jehova utọ bu ndi nātu egwu Ya, Ndi nēchere ebere-Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 147:11
3
ABÙ ỌMA 147:5
Onye uku ka Onye-nwe-ayi bu, O nwe-kwa-ra ike riri nne; Nghọta-Ya enweghi ọnu-ọgugu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 147:5
4
ABÙ ỌMA 147:4
Ọ nāguta ọnu-ogugu kpakpando; Ha nile ka Ọ nākpọ aha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 147:4
5
ABÙ ỌMA 147:6
Jehova nēme ka ndi di ume-ala n'obi guzo ọtọ: Ọ nēme ka ndi nēmebi iwu di ala ọbuná rue ala.
Nyochaa ABÙ ỌMA 147:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị