1
ABÙ ỌMA 130:5
Bible Nso
Elewom anya Jehova, nkpuru-obim elewo anya, Ọ bu kwa okwu-Ya ka m'chereworo.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 130:5
2
ABÙ ỌMA 130:4
Ma n'aka-Gi ka nb͕aghara di, Ka ewe tua egwu Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 130:4
3
ABÙ ỌMA 130:6
Nkpuru-obim nēchere Jehova, Karia ka ndi-nche si echere ututu; E, karia ka ndi-nche si echere ututu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 130:6
4
ABÙ ỌMA 130:2
Onye-nwem, ge nti olum: Ka nti-Gi nāṅa kwa nti N'olu nke aririọ-amaram nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 130:2
5
ABÙ ỌMA 130:1
N'ob͕u-miri nile ka m'siworo kpọkue Gi, Jehova.
Nyochaa ABÙ ỌMA 130:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị