1
ABÙ ỌMA 13:5
Bible Nso
Ma ọ bu ebere-Gi ka mu onwem tukwasiworo obi; Ka obim tegharia egwú ọṅù na nzọputa-Gi
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 13:5
2
ABÙ ỌMA 13:6
Ka m'bùkue Jehova abù, N'ihi na Ọ mesowom nke-ọma.
Nyochaa ABÙ ỌMA 13:6
3
ABÙ ỌMA 13:1
Jehova, rùe ole mb͕e ka I gēchezọm ebighi-ebi? Rùe ole mb͕e ka I gēzonarim iru-Gi?
Nyochaa ABÙ ỌMA 13:1
4
ABÙ ỌMA 13:2
Rùe ole mb͕e ka m'gēdo ndum-ọdu nile nime nkpuru-obim, Nēru újú n'obim n'ehihie nile? Rùe ole mb͕e ka agēbuli onye-irom elu ibu onye-isim?
Nyochaa ABÙ ỌMA 13:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị