1
ABÙ ỌMA 111:10
Bible Nso
Nmalite amam-ihe ka egwu Jehova bu; Ezi uche ka ndi nile nēme ha nwere: Otuto-Ya nēguzo rue mb͕e ebighi-ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 111:10
2
ABÙ ỌMA 111:1
Tonu Ja. M'gēwere obim nile kele Jehova, N'ìzu nzuzo nke ndi ziri ezi, na nime nzukọ Israel.
Nyochaa ABÙ ỌMA 111:1
3
ABÙ ỌMA 111:2
Ọlu nile nke Jehova di uku, Buru ihe ndi nile ha nātọ utọ nāchọputa.
Nyochaa ABÙ ỌMA 111:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị