1
ABÙ ỌMA 100:5
Bible Nso
N'ihi na Jehova di nma; rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di; Rue ọb͕ọ nile ka ikwesi-ntukwasi-obi-Ya di kwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 100:5
2
ABÙ ỌMA 100:4
Werenu ekele ba n'ọnu-uzọ-ama-Ya nile, Werenu otuto ba n'ogige-Ya nile: Kelenu Ya, gọzi-kwa-nu aha-Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 100:4
3
ABÙ ỌMA 100:2
Werenu ọṅù fè Jehova òfùfè: Werenu iti-nkpu ọṅù bia n'iru Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 100:2
4
ABÙ ỌMA 100:3
Maranu na Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke: Ya onwe-ya emewo ayi, ọ bu kwa Ya nwe ayi; Ayi bu ndi-Ya, na ìgwè aturu nke ọzùzù-anu-Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 100:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị