1
ILU 20:22
Bible Nso
Asila, M'gākwughachi ugwọ ihe ọjọ: Le anya Jehova, Ọ gāzọputa kwa gi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ILU 20:22
2
ILU 20:24
N'aka Jehova ka nzọ-ukwu nile nke madu nēsite; Màdu gēsi kwa aṅa ghọta uzọ-ya?
Nyochaa ILU 20:24
3
ILU 20:27
Oriọna Jehova ka ume ndu madu bu, Nēgwuputa ime-ime-ala afọ nile.
Nyochaa ILU 20:27
4
ILU 20:5
Miri nke miri emi ka ndum-ọdu n'obi madu bu; Ma onye-nghọta gādọputa ya.
Nyochaa ILU 20:5
5
ILU 20:19
O nēkpughe ìzù nzuzo, bú onye nējeghari dika onye nāb͕a àmà ọjọ. Agwakọta-kwa-la onwe-gi n'onye ji eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua arafu madu.
Nyochaa ILU 20:19
6
ILU 20:3
Ọ buru madu nsọpuru ikwusi ilu ọ̀gù: Ma onye ọ bula nke uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ ganālusi ọ̀gù ike.
Nyochaa ILU 20:3
7
ILU 20:7
Onye ezi omume nke nējeghari n'izu-okè-ya, Ndi ihe nāgara nke-ọma ka umu-ya nke gānọchi ya gābu.
Nyochaa ILU 20:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị