1
LEVITIKỌS 20:13
Bible Nso
Nwoke ọ bula nke ya na nwoke nēdina, dika nwoke na nwayi nēdina, ihe-árú ka ha abua meworo: aghaghi ime ka ha nwua; ọbara-ha gādikwasi ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa LEVITIKỌS 20:13
2
LEVITIKỌS 20:7
Unu gēdo kwa onwe-unu nsọ we di nsọ; n'ihi na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.
Nyochaa LEVITIKỌS 20:7
3
LEVITIKỌS 20:26
Unu gābu-kwa-ram ndi nsọ: n'ihi na nsọ ka Mu onwem, bú Jehova, di, akpawokwam ókè n'etiti unu na ndi nile ọzọ ka unu we buru nkem.
Nyochaa LEVITIKỌS 20:26
4
LEVITIKỌS 20:8
Unu gēdebe ukpurum nile, me ha: Mu onwem bu Jehova nēdo unu nsọ.
Nyochaa LEVITIKỌS 20:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị