1
LEVITIKỌS 18:22
Bible Nso
Gi na nwoke edinala dika nwoke na nwayi nēdina ihe-árú ka ọ bu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa LEVITIKỌS 18:22
2
LEVITIKỌS 18:23
Gi na anumanu ọ bula edina-kwa-la ka i ra aru n'aru-ya, iwere ya meru onwe-gi: nwayi agaghi-eguzo kwa n'iru anumanu iso ya dina; ngwakọta ọjọ ka ọ bu.
Nyochaa LEVITIKỌS 18:23
3
LEVITIKỌS 18:21
Enye-kwa-la onye ọ bula nime nkpuru-gi ime ka ha gabiga rue Molek, eme-kwa-la ka aha Chineke-gi ghara idi nsọ: Mu onwem bu Jehova.
Nyochaa LEVITIKỌS 18:21
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị