Ọ buru na gi onwe-gi achọsie Chineke ike,
We riọ Onye Nke puru ime ihe nile aririọ-amara;
Ọ buru na onye di ọcha n'obi na onye ziri ezi ka i bu;
N'ezie ub͕u a Ọ gētetara gi,
Me ka ebe-obibi nke ezi omume-gi di n'udo.
Ọ bu ezie na nmalite-gi di ntà,
Ma ikpe-azu-gi gēbù ibù nke-uku.