1
JỌN 1:12
Bible Nso
Ma ka ha ra, bú ndi nara Ya, ha ka O nyere ike ighọ umu Chineke, bú ndi kwere n'aha-Ya
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa JỌN 1:12
2
JỌN 1:1
Na mbu ka Okwu ahu diri, Okwu ahu na Chineke dikwara, Okwu ahu buru kwa Chineke.
Nyochaa JỌN 1:1
3
JỌN 1:5
Ìhè ahu we nāmu n'ọchichiri; ọchichiri ahu ejideghi kwa ya.
Nyochaa JỌN 1:5
4
JỌN 1:14
Okwu ahu we ghọ anu-aru, bú madu, O we biri n'etiti ayi, (ayi kiri-kwa-ra otuto-Ya, bú otuto dika otù nwa-nwoke amuru nání ya nānata n'aka nna-ya), O juputara n'amara na ezi-okwu.
Nyochaa JỌN 1:14
5
JỌN 1:3-4
Ekère ihe nile site n'aka-Ya; ekèghi kwa otù ihe ọ bula nke ekèworo ma Ọ nọghi ya. Nime Ya ka ndu diri; ndu ahu buru kwa Ìhè nke madu.
Nyochaa JỌN 1:3-4
6
JỌN 1:29
N'echi-ya ọ hu Jisus ka Ọ nābiakute ya, o we si, Le, Nwa-aturu Chineke, Nke nēbupu nmehie nke uwa!
Nyochaa JỌN 1:29
7
JỌN 1:10-11
Ọ nọri n'uwa, ekèkwara uwa site n'aka-Ya, uwa amaghi kwa Ya. Ọ biakutere ihe nke aka Ya, ma ndi nke aka Ya akpọbataghi Ya.
Nyochaa JỌN 1:10-11
8
JỌN 1:9
Ezi Ìhè ahu diri, Nke nēnye madu ọ bula nke nābia nime uwa ìhè.
Nyochaa JỌN 1:9
9
JỌN 1:17
N'ihi na esitere n'aka Moses nye iwu Chineke; amara na ezi-okwu sitere n'aka Jisus Kraist bia.
Nyochaa JỌN 1:17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị