1
ỌPUPU 39:43
Bible Nso
Moses we hu ojije-ozi ahu nile, ma, le, ha ejewo ya; dika Jehova nyere iwu, otú a ka ha jere ya: Moses we gọzie ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ỌPUPU 39:43
2
ỌPUPU 39:42
Dika ihe nile Jehova nyere Moses n'iwu si di, otú a ka umu Israel jere ozi-ya nile.
Nyochaa ỌPUPU 39:42
3
ỌPUPU 39:32
Ewe me ka òfùfè nile nke ebe-obibi nke ulo-ikwū nzute gwusia: umu Israel we me dika ihe nile si di nke Jehova nyere Moses n'iwu, otú a ka ha mere.
Nyochaa ỌPUPU 39:32
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị