1
EKLISIASTIS 1:18
Bible Nso
N'ihi na ọ bu n'ọtutu amam-ihe ka ọtutu nkpasu-iwe di: ọzọ, onye nātukwasi ihe-ọmuma nātukwasi ihe-nb͕u.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa EKLISIASTIS 1:18
2
EKLISIASTIS 1:9
Ihe ọ bula nke diworo, nke ahu bu ihe nke gādi; ọzọ, ihe ọ bula nke emeworo, nke ahu bu ihe nke agēme: ọ dighi kwa ihe ọhu di n'okpuru anyanwu.
Nyochaa EKLISIASTIS 1:9
3
EKLISIASTIS 1:8
Ihe nile nādọb͕u onwe-ha n'ọlu; madu apughi ikwu ya: afọ adighi-eju anya n'ihu ihe, afọ adighi-eju kwa nti n'inu ihe.
Nyochaa EKLISIASTIS 1:8
4
EKLISIASTIS 1:2-3
Ihe-efu kachasi ihe-efu nile, ka Onye-nkpọkọta siri; ihe-efu kachasi ihe-efu nile, ihe nile bu ihe-efu. Òle ihe fọduru madu nime ndọb͕u-ya nile nke ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu n'okpuru anyanwu?
Nyochaa EKLISIASTIS 1:2-3
5
EKLISIASTIS 1:14
Ahuwom ọlu nile nke aluworo n'okpuru anyanwu; ma, le, ihe nile bu ihe-efu na ichọ ijide ifufe.
Nyochaa EKLISIASTIS 1:14
6
EKLISIASTIS 1:4
Otù ọgbọ alá, ọb͕ọ ọzọ abia; ma uwa nēguzoru mb͕e ebighi-ebi.
Nyochaa EKLISIASTIS 1:4
7
EKLISIASTIS 1:11
Ọ dighi ncheta diri ọb͕ọ mbu nile: ọzọ kwa, ọ dighi ncheta gādiri ọb͕ọ ikpe-azu nile nke gādi n'ọdi-n'iru, n'etiti ndi nādi mb͕e ha gasiri.
Nyochaa EKLISIASTIS 1:11
8
EKLISIASTIS 1:17
M'we were obim nye ima amam-ihe, na ima iwi-ara na nzuzu: amawom na nka bu kwa ichọ ijide ifufe.
Nyochaa EKLISIASTIS 1:17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị