Chineke Israel siri,
Mu ka Oké Nkume Israel gwara okwu:
Onye nāchi madu bu onye ezi omume,
Ọ nāchi n'egwu Chineke
Ọ di kwa ka ìhè ututu, mb͕e anyanwu nāwa,
Bú ututu igwe-oji nādighi;
Mb͕e ahihia ndu nēpuputa n'ala,
Site n'ọmumu-anyanwu, site na miri-ozuzo.