1
I. NDI TESALỌNAIKA 5:16-18
Bible Nso
Nāṅurinu ọṅu mb͕e nile; nēkpenu ekpere nēwepughi aka; nēkelenu ekele n'ihe nile ọ bula: n'ihi na nka bu ihe Chineke nāchọ nime Kraist Jisus n'ebe unu nọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:16-18
2
I. NDI TESALỌNAIKA 5:23-24
Chineke nke udo, Ya Onwe-ya dozu kwa unu nsọ n'uzọ dum; ka edebezu kwa mọ-unu na nkpuru-obi-unu na aru-unu dum, nādighi ita uta n'ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist. O kwesiri ntukwasi-obi, bú Onye ahu nākpọ unu, Onye gēme kwa ya.
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:23-24
3
I. NDI TESALỌNAIKA 5:15
Lenu ka onye ọ bula ghara inyeghachi onye ọ bula ihe ọjọ n'ọnọdu ihe ọjọ; kama nāb͕asonu ezi ihe mb͕e nile, n'ebe ibe-unu nọ, na n'ebe madu nile nọ.
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:15
4
I. NDI TESALỌNAIKA 5:11
N'ihi nka nākasiritanu ibe-unu obi, wulirita kwa ibe-unu elu dika ulo, dika unu nēme kwa.
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:11
5
I. NDI TESALỌNAIKA 5:14
Ma ayi nāriọ unu, umu-nna-ayi, nādunu ndi nādighi-agazi ije ọdú, nakasinu ndi dara #mbà n'obi, nēyerenu ndi nādighi ike aka, nwenu ogologo-ntachi-obi n'ebe madu nile nọ.
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:14
6
I. NDI TESALỌNAIKA 5:9
N'ihi na Chineke edebeghi ayi inata iwe, kama inweta nzọputa site n'aka Onye-nwe-ayi Jisus Kraist
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:9
7
I. NDI TESALỌNAIKA 5:5
n'ihi na unu onwe-unu nile bu umu nke ìhè, na umu nke ehihie: ayi abughi ndi nke abali, ma-ọbu nke ọchichiri
Nyochaa I. NDI TESALỌNAIKA 5:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị