Nʼihi ya, gwa ha, ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, na-ekwu. ‘Lọghachikwutenụ m,’ otu a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara, ‘Mụ onwe m kwa ga-alọghachikwute unu.’ Ọ bụ ihe ONYENWE ANYị Onye pụrụ ime ihe niile, na-ekwu.