1
Abụ Ọma 97:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka unu, ndị hụrụ ONYENWE ANYị nʼanya, kpọọ ihe ọjọọ asị, nʼihi na ọ na-echebe ndụ ndị nke ya, ndị tụkwasịrị ya obi ma na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 97:10
2
Abụ Ọma 97:12
Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime ONYENWE ANYị, unu ndị ezi omume, tookwanụ aha nsọ ya.
Nyochaa Abụ Ọma 97:12
3
Abụ Ọma 97:11
Ìhè na-amụkwasị onye ezi omume, ọṅụ na-adịkwa nʼime obi onye na-eme ihe ziri ezi.
Nyochaa Abụ Ọma 97:11
4
Abụ Ọma 97:9
Nʼihi na gị, O ONYENWE ANYị, bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile; ị bụ onye e buliri elu karịa chi ndị ọzọ niile.
Nyochaa Abụ Ọma 97:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị