1
Abụ Ọma 95:6-7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Bịanụ ka anyị kpọọ isiala nʼofufe, ka anyị gbuo ikpere nʼala nʼihu ONYENWE ANYị, onye kere anyị; nʼihi na ọ bụ Chineke anyị anyị bụkwa ndị ọ na-azụ dịka atụrụ, igwe atụrụ ọ na-elekọta anya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 95:6-7
2
Abụ Ọma 95:1-2
Bịanụ ka anyị jiri ọṅụ bụkuo ONYENWE ANYị abụ; ka anyị tikuo oke nkume nzọpụta anyị mkpu ọṅụ. Ka anyị jiri ekele bịakwute ya jirikwa iti egwu na ịbụ abụ jaa ya mma.
Nyochaa Abụ Ọma 95:1-2
3
Abụ Ọma 95:3
Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ Chineke dị ukwuu, eze ukwuu kachasị chi niile elu.
Nyochaa Abụ Ọma 95:3
4
Abụ Ọma 95:4
Ebe niile michasịrị emi nke ụwa dị nʼaka ya, ebe kachasị elu nke ugwu niile bụkwa nke ya.
Nyochaa Abụ Ọma 95:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị