1
Abụ Ọma 9:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị, ndị niile maara aha gị ga-atụkwasị gị obi, nʼihi na ọ dịghị mgbe ị na-agbakụta ndị niile na-atụkwasị gị obi azụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 9:10
2
Abụ Ọma 9:1
O ONYENWE ANYị, aga m esite nʼala ala obi m too gị, aga m agwakwa onye ọbụla ihe ọma niile ị na-eme.
Nyochaa Abụ Ọma 9:1
3
Abụ Ọma 9:9
ONYENWE ANYị bụ ebe mgbaba nye ndị niile a na-emegbu emegbu. Ọ bụụrụ ha ebe mgbaba e wusiri ike nʼoge nsogbu.
Nyochaa Abụ Ọma 9:9
4
Abụ Ọma 9:2
Obi ga-atọ m ụtọ; obi m ga-ejupụta nʼọṅụ nʼihi gị, aga m abụrụ gị abụ otuto, gị Onye kachasị ihe niile elu.
Nyochaa Abụ Ọma 9:2
5
Abụ Ọma 9:8
Ọ ga-eji ezi omume kpee mba niile ikpe; jirikwa ikpe ziri ezi chịa mba niile.
Nyochaa Abụ Ọma 9:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị