1
Abụ Ọma 85:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
I gbagharala ajọ omume ndị gị, kpuchikwaa mmehie ha niile. Sela
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 85:2
2
Abụ Ọma 85:10
Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala; ezi omume na udo esutula ọnụ.
Nyochaa Abụ Ọma 85:10
3
Abụ Ọma 85:9
Nʼezie, nzọpụta ya dị nso ndị na-atụ egwu ya, ka ebube ya si otu a dịgide nʼala anyị.
Nyochaa Abụ Ọma 85:9
4
Abụ Ọma 85:13
Ezi omume ga-aga nʼihu ya, idoziri ya ụzọ ọ ga-esi gaa.
Nyochaa Abụ Ọma 85:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị