1
Abụ Ọma 83:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ ONYENWE ANYị, na ọ bụ naanị gị bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 83:18
2
Abụ Ọma 83:1
O! Chineke agbachikwala nkịtị. Biko, Chineke, ahapụkwala ikwu okwu, anọkwala jụụ.
Nyochaa Abụ Ọma 83:1
3
Abụ Ọma 83:16
Were ihere kpuchie ha ihu, ka ndị mmadụ si otu a chọọ aha gị, O ONYENWE ANYị.
Nyochaa Abụ Ọma 83:16
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị