1
Abụ Ọma 78:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, ha ga-atụkwasị Chineke obi ha, ma ghara ichefu ọrụ ya niile dị iche iche. Ha ga-edebekwa iwu ya niile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 78:7
2
Abụ Ọma 78:4
Anyị agaghị ezonarị ụmụ anyị ihe ndị a, kama anyị ga-akọrọ ọgbọ nke na-abịa nʼihu akụkọ ịdị ike ONYENWE ANYị, na ọrụ ebube ya, na ihe ịtụnanya niile o mere.
Nyochaa Abụ Ọma 78:4
3
Abụ Ọma 78:6
ka ọgbọ na-eso ha nwee ike mụta ya, ọ bụladị ọgbọ nke a ka amụbeghị, ndị nke ga-agwakwa ha ụmụ ha.
Nyochaa Abụ Ọma 78:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị