1
Abụ Ọma 57:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Meere m ebere, O Chineke, meere m ebere, nʼihi na ọ bụ gị ka mkpụrụobi m ji mere ebe mgbaba. Ọ bụ na ndo nke nku gị abụọ ka m ga-agbaba tutuu ihe mbibi ndị a agafesịa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 57:1
2
Abụ Ọma 57:10
Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu na-eru na mbara eluigwe; ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa mbara eluigwe.
Nyochaa Abụ Ọma 57:10
3
Abụ Ọma 57:2
Aga m akpọku Chineke nke kachasị ihe niile elu, Chineke na-emezuru m ihe niile na-akpa m mkpa.
Nyochaa Abụ Ọma 57:2
4
Abụ Ọma 57:11
O Chineke, ka e bulie gị elu karịa eluigwe; ka ebube gị dị nʼelu ụwa niile.
Nyochaa Abụ Ọma 57:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị