1
Abụ Ọma 24:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke ONYENWE ANYị; ụwa na ndị niile bi nʼime ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 24:1
2
Abụ Ọma 24:10
Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, ọ bụ ya bụ Eze ebube! Sela
Nyochaa Abụ Ọma 24:10
3
Abụ Ọma 24:3-4
Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu ONYENWE ANYị? Onye nwere ike ịbata guzo nʼime ụlọnsọ ya? Ọ bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha, onye na-adịghị atụkwasị obi na chi arụsị, maọbụ ṅụọ iyi aghụghọ.
Nyochaa Abụ Ọma 24:3-4
4
Abụ Ọma 24:8
Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ ONYENWE ANYị, onye bụ dimkpa na dike. Ọ bụ ONYENWE ANYị, onye bụ dike nʼagha.
Nyochaa Abụ Ọma 24:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị