1
Abụ Ọma 17:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Chebe m dịka mkpụrụ anya gị; zoo m na ndo nke nku gị
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 17:8
2
Abụ Ọma 17:15
Ma mụ onwe m ga-ahụ ihu gị site nʼezi omume; mgbe m ga-ebili, afọ ga-eju m nke ọma, nʼihi na aga m ahụ gị ihu na ihu.
Nyochaa Abụ Ọma 17:15
3
Abụ Ọma 17:6-7
Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ị ga-aza m; gee m ntị ma nụrụ ekpere m. Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube; gị onye na-eji aka nri gị dị ike azọpụta ndị niile gbabara na gị site nʼaka ndị iro ha.
Nyochaa Abụ Ọma 17:6-7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị