1
Abụ Ọma 138:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
A sịkwarị na m na-eje ije nʼetiti nsogbu, ị na-echebe ndụ m; ị na-esetipụ aka gị megide iwe ndị kpọrọ m asị, ị na-eji aka nri gị zọpụta m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 138:7
2
Abụ Ọma 138:3
Mgbe m kpọkuru gị, ị zara m; i mere m ka m nwee nkwuwa okwu ma guzosiekwa ike.
Nyochaa Abụ Ọma 138:3
3
Abụ Ọma 138:1
O ONYENWE ANYị, aga m eji obi m niile too gị; nʼihu chi niile dị iche iche ka m ga-abụku gị abụ otuto.
Nyochaa Abụ Ọma 138:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị