1
Abụ Ọma 13:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ; mkpụrụobi m na-aṅụrị ọṅụ na nzọpụta gị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 13:5
2
Abụ Ọma 13:6
Aga m abụku ONYENWE ANYị abụ, nʼihi na o mesoro m mmeso ọma.
Nyochaa Abụ Ọma 13:6
3
Abụ Ọma 13:1
Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m ONYENWE ANYị? Ruo ole mgbe ka i ga-ezonarị m ihu gị?
Nyochaa Abụ Ọma 13:1
4
Abụ Ọma 13:2
Ruo ole mgbe ka mụ na mmụọ m ga na-agba mgba nọdụkwa na-eru ụjụ kwa ụbọchị nʼime mkpụrụobi m? Ruo ole mgbe ka ndị iro m ga-anọgide na-emeri m?
Nyochaa Abụ Ọma 13:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị