1
Abụ Ọma 113:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha ONYENWE ANYị ga-abụ ihe a na-eto eto.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 113:3
2
Abụ Ọma 113:9
Ọ na-eme ka nwanyị aga biri nʼụlọ nke ya dịka nne mụrụ ọtụtụ ụmụ ọṅụ juru obi. Toonu ONYENWE ANYị.
Nyochaa Abụ Ọma 113:9
3
Abụ Ọma 113:7
Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu
Nyochaa Abụ Ọma 113:7
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo