1
Abụ Ọma 104:34
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka ntụgharị uche m niile bụrụ ihe na-atọ ya ụtọ, dịka m na-aṅụrị ọṅụ nʼime ONYENWE ANYị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 104:34
2
Abụ Ọma 104:33
Aga m abụku ONYENWE ANYị abụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ m; aga m abụku Chineke m abụ otuto oge niile m na-adị ndụ.
Nyochaa Abụ Ọma 104:33
3
Abụ Ọma 104:1
Mkpụrụobi m, too ONYENWE ANYị. O ONYENWE ANYị na Chineke m, ị dị ukwu nke ukwuu; ị na-eyikwasị ịma mma na ebube dịka uwe.
Nyochaa Abụ Ọma 104:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị