1
Ilu 20:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.” Chere ONYENWE ANYị, ọ ga-abọrọ gị ọbọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 20:22
2
Ilu 20:24
ONYENWE ANYị na-eduzi nzọ ụkwụ niile nke mmadụ. Olee otu onye ọbụla ga-esi ghọta ụzọ ha?
Nyochaa Ilu 20:24
3
Ilu 20:27
Akọnuche mmadụ bụ ọkụ ONYENWE ANYị ji enyocha mmụọ ya, ọ na-egwupụta ala ala obi ya, igosi anyị ihe anyị bụ.
Nyochaa Ilu 20:27
4
Ilu 20:5
Nzube niile nke dị mmadụ nʼobi bụ mmiri dị omimi, ma onye nwere nghọta na-adọpụta ha.
Nyochaa Ilu 20:5
5
Ilu 20:19
Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị, nʼihi na ọ ga-akụ ya nʼekwe nye ụwa niile.
Nyochaa Ilu 20:19
6
Ilu 20:3
Ọ bụ ihe nsọpụrụ nye onye na-ezere okwu na ụka, ma onye nzuzu ọbụla na-eme ngwa ise okwu.
Nyochaa Ilu 20:3
7
Ilu 20:7
Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke, ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ.
Nyochaa Ilu 20:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị