1
Ọnụọgụgụ 9:23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Site nʼiwu ONYENWE ANYị na-enye, ha na-ama ụlọ ikwu ha, sitekwa nʼiwu ONYENWE ANYị nyere ha, ha na-ebili njem. Ha mere ihe niile ONYENWE ANYị kwuru nʼusoro dịka iwu o nyere ha site nʼọnụ Mosis si dị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọnụọgụgụ 9:23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị