1
Levitikọs 10:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ụmụ Erọn, Nadab na Abihu, were ọkụ tinye nʼihe ịgụ ọkụ ha, tinyekwa ụda na-esi isi nʼọkụ ahụ, si otu a chee ọkụ na-adịghị nsọ nʼihu ONYENWE ANYị, nʼụzọ megidere ihe e nyere nʼiwu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Levitikọs 10:1
2
Levitikọs 10:3
Mgbe ahụ, Mosis gwara Erọn sị, “Nke a bụ ihe ONYENWE ANYị bu nʼobi mgbe o kwuru sị, “ ‘Nʼetiti ndị niile na-abịaru m nso ka a ga-edo m nsọ ọ bụkwa nʼihu ọha mmadụ, ka a ga-asọpụrụ m.’ ” Ma Erọn gbara nkịtị.
Nyochaa Levitikọs 10:3
3
Levitikọs 10:2
Nʼihi ya, ọkụ sitere nʼihu ONYENWE ANYị daa rechapụ ha, ha nwụrụ nʼihu ONYENWE ANYị.
Nyochaa Levitikọs 10:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị