1
Abụ Akwa 3:22-23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke ONYENWE ANYị na-emeghị ka anyị gwụsịa, nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ. Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile; ikwesi ntụkwasị obi gị bụ ihe kwudosiri ike.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Akwa 3:22-23
2
Abụ Akwa 3:24
Mkpụrụobi m na-ekwu, “ONYENWE ANYị bụ oke m, nʼihi ya, aga m enwe nchekwube na ya.”
Nyochaa Abụ Akwa 3:24
3
Abụ Akwa 3:25
ONYENWE ANYị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya, e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike.
Nyochaa Abụ Akwa 3:25
4
Abụ Akwa 3:40
Ka anyị nyochaanụ ụzọ anyị nwapụta ya. Ka anyị lọghachikwutenụ ONYENWE ANYị.
Nyochaa Abụ Akwa 3:40
5
Abụ Akwa 3:57
Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.”
Nyochaa Abụ Akwa 3:57
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị