1
Joshua 21:45
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O nweghị otu nʼime nkwa ọma niile ONYENWE ANYị kwere Izrel nke na-emezughị. O mezuru nkwa niile o kwere ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Joshua 21:45
2
Joshua 21:44
ONYENWE ANYị nyere ha izuike nʼakụkụ niile, dịka ọ ṅụrụ nʼiyi nye ndị nna nna ha. Ọ dịkwaghị otu nʼime ndị iro ha ọbụla guzogidere ha, nʼihi na ONYENWE ANYị nyefere ndị iro ha niile nʼaka ha.
Nyochaa Joshua 21:44
3
Joshua 21:43
Ya mere, ONYENWE ANYị nyere ụmụ Izrel ala ahụ ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha. Ha nwetara ya, biri nʼime ya.
Nyochaa Joshua 21:43
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị