Nʼụbọchị ndị ahụ, ma na mgbe ahụ,” otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri,
“a ga-achọ ajọọ omume nke Izrel,
ma ọ dịghị nke a ga-achọta.
A ga-achọkwa mmehie niile nke Juda,
ma o nweghị nke a ga-achọta,
nʼihi na aga m agbaghara ndị ahụ m mere ka ha fọdụ mmehie ha.