1
Aịzaya 32:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mkpụrụ nke ezi omume ahụ ga-abụ udo; ihe ga-esikwa na ya pụta ga-abụ ị nọ jụụ na ntụkwasị obi mgbe niile ebighị ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 32:17
2
Aịzaya 32:18
Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo, nʼụlọ nwere ezi nchekwa, nʼebe izuike nke nsogbu na-adịghị.
Nyochaa Aịzaya 32:18
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị