1
Aịzaya 3:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Zie ndị ezi omume niile ozi sị ha, na ihe ga-agara ha nke ọma, nʼihi na mkpụrụ sitere nʼomume ha niile ka ha ga-eri.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 3:10
2
Aịzaya 3:11
Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha. Mbibi adakwasịla ha! Ha ga-eketa oke ruoru ha, nʼihi ihe aka ha kpataara ha.
Nyochaa Aịzaya 3:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị