1
Aịzaya 26:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ị na-eme ka ndị niile echiche uche ha guzosiri ike nwee udo zuruoke, nʼihi na ọ bụ na gị ka ha na-atụkwasị obi ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 26:3
2
Aịzaya 26:4
Tụkwasị ONYENWE ANYị Chineke obi mgbe niile, nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke bụ oke nkume nke mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Aịzaya 26:4
3
Aịzaya 26:9
Abalị niile ka obi m na-achọsi gị ike, nʼụtụtụ eji m mmụọ m niile na-achọsi gị ike, nʼihi na ọ bụ naanị mgbe ị bịara kpee ụwa ikpe ka mmadụ ga-esi nʼajọ omume tụgharịa ime ezi ihe.
Nyochaa Aịzaya 26:9
4
Aịzaya 26:12
ONYENWE ANYị, ị na-enye anyị udo; nʼihi na ihe niile anyị nwere sitere nʼaka gị.
Nyochaa Aịzaya 26:12
5
Aịzaya 26:8
E, ONYENWE ANYị, anyị na-aga nʼụzọ nke ikpe gị niile, na-ele anya gị. Aha gị na ihe niile e ji mara gị bụ ihe na-agụsị obi anyị agụ ike.
Nyochaa Aịzaya 26:8
6
Aịzaya 26:7
Ụzọ nke onye ezi omume ha nʼotu, gị, Onye ziri ezi, na-eme ka okporoụzọ ndị ezi omume dị larịị.
Nyochaa Aịzaya 26:7
7
Aịzaya 26:5
Ndị na-akpa nganga ka ọ na-ewedata ala, na-emekwa ka obodo na-anya isi kpọọ ọnụ nʼala. Mgbidi ya ka ọ na-eme ka ọ daruo ala.
Nyochaa Aịzaya 26:5
8
Aịzaya 26:2
Meghee ụzọ ama niile, ka mba ndị ahụ na-eme ezi omume bata, e, bụ mba ahụ kwesiri ntụkwasị obi.
Nyochaa Aịzaya 26:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị