1
Aịzaya 17:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nke a bụ amụma megide Damaskọs, isi obodo Siria. “Lee, Damaskọs agaghị adịkwa! Ọ gaghị abụkwa obodo ọzọ, kama ọ ga-aghọ mkpọmkpọ ebe, nke zedara ezeda.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 17:1
2
Aịzaya 17:3
Ebe e wusiri ike nke Ifrem agaghị adịkwa, ya na ike alaeze nke sị Damaskọs, ndị fọdụrụ nke Aram ga-adị ka ebube nke ndị Izrel,” otu a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri ya.
Nyochaa Aịzaya 17:3
3
Aịzaya 17:4
“Nʼụbọchị ahụ, a ga-eme ka nsọpụrụ Jekọb nwere bụrụ ihe e wedara nʼala. Abụba dịkwa ya nʼahụ ga-atalata.
Nyochaa Aịzaya 17:4
4
Aịzaya 17:2
Ọ dịkwaghị onye ga-ebi nʼime nʼobodo niile nke Aroea, ọ ga-adịrị igwe atụrụ na ehi dị iche iche, ndị ga-amakpu, ọ dịkwaghị onye ga-eme ka egwu tụọ ha nʼebe ahụ.
Nyochaa Aịzaya 17:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị