1
Hosiya 14:9
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Onye bụ onye amamihe? Ha ga-aghọta ihe ndị a. Onye bụ onye nwere uche nghọta? Ha ga-aghọta ihe ọ pụtara. Nʼihi na ụzọ ONYENWE ANYị bụ ezi ụzọ. Ndị ezi omume na-ejekwa ije na ha, ma ndị na-enupu isi na-asọ ngọngọ nʼime ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Hosiya 14:9
2
Hosiya 14:2
Chịrịnụ okwu nʼọnụ unu lọghachikwute ONYENWE ANYị. Gwanụ ya sị, “Gbaghara mmehie anyị niile, jirikwa ihuọma nabata anyị, ka anyị si otu a jiri egbugbere ọnụ anyị chụọrọ gị aja.
Nyochaa Hosiya 14:2
3
Hosiya 14:4
“Aga m agwọ ndaghachi azụ ha, jiri obi m niile hụ ha nʼanya, nʼihi na iwe m esitela nʼebe ha nọ chigharịa.
Nyochaa Hosiya 14:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị