Ma ugbu a nwee obi ike Zerubabel,’ ka ONYENWE ANYị kwuru. ‘Nwekwaa obi ike gị Joshua onyeisi nchụaja, nwa Jehozadak. Nwekwaanụ obi ike unu ndị niile bi nʼala a.’ Ka ONYENWE ANYị kwuru. ‘Rụọnụ ọrụ nʼihi na anọnyeere m unu,’ ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.