1
Izikiel 43:4-5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ebube ONYENWE ANYị sitere nʼọnụ ụzọ chere ihu nʼọwụwa anyanwụ bata nʼime ụlọnsọ ahụ. Mgbe ahụ, Mmụọ nke Chineke buliri m bubata m nʼime ogige nke ime, ma ebube nke ONYENWE ANYị jupụtara nʼụlọnsọ ukwu ahụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Izikiel 43:4-5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị