1
Izikiel 39:29
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Agaghị m ezokwa ihu m ọzọ nʼebe ha nọ, nʼihi na aga m awụkwasị ụlọ Izrel Mmụọ m. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Izikiel 39:29
2
Izikiel 39:28
Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị Chineke ha. Ha ga-amata na ọ bụ ezie na ọ bụ m mere ka a dọta ha nʼagha buru ha jee mba dị iche iche, na m ga-achịkọta ha mee ka ha lọghachi nʼala nke aka ha. Ọ dịkwaghị onye a ga-ahapụ na mba ọzọ.
Nyochaa Izikiel 39:28
3
Izikiel 39:25
“Nʼihi ya, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwuru, Aga m eme ka Jekọb a dọtara nʼagha lọta. Aga m enwekwa obi ebere nʼahụ ndị Izrel niile. Aga m esitekwa nʼekworo mee ka aha m dịgide nsọ.
Nyochaa Izikiel 39:25
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị