1
Ọpụpụ 29:45-46
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, aga m ebi nʼetiti ụmụ Izrel, bụrụkwa Chineke ha. Ha ga-amata na m bụ ONYENWE ANYị Chineke ha. Onye sitere nʼala Ijipt kpọpụta ha, ka m si otu a biri nʼetiti ha. Abụ m ONYENWE ANYị Chineke ha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọpụpụ 29:45-46
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị