1
Ọpụpụ 24:17-18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma nʼebe ndị Izrel nọ, ebube ONYENWE ANYị na-enwu dịka ọkụ na-achọ irechapụ ugwu ahụ. Mosis banyere nʼime igwe ojii ahụ mgbe ọ na-arịgo ugwu ahụ. Ọ nọgidere nʼelu ugwu ahụ iri ụbọchị anọ, ehihie na abalị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọpụpụ 24:17-18
2
Ọpụpụ 24:16
ebube ONYENWE ANYị kpuchikwara elu ugwu ahụ. Ọ bụ ụbọchị isii ka igwe ojii kpuchiri ugwu ahụ. Nʼụbọchị nke asaa, ONYENWE ANYị sitere nʼetiti igwe ojii ahụ kpọọ Mosis oku.
Nyochaa Ọpụpụ 24:16
3
Ọpụpụ 24:12
Mgbe nke a gasịrị, ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu sị, “Rigota, bịakwute m nʼelu ugwu, nọdụkwa ebe ahụ, maka na aga m enye gị mbadamba nkume nke iwu na ụkpụrụ dị na ya, nke m ji aka m dee maka i ji kuziere ha.”
Nyochaa Ọpụpụ 24:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị