1
Diuteronomi 34:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ dịbeghị onye amụma ọzọ pụtarala nʼala Izrel niile, nke dịka Mosis, onye ya na ONYENWE ANYị kparịtara ụka ihu na ihu
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Diuteronomi 34:10
2
Diuteronomi 34:9
Joshua nwa Nun, jupụtara na mmụọ amamihe, nʼihi na Mosis ebikwasịla ya aka nʼisi. Ya mere, ụmụ Izrel ṅara Joshua ntị, gbasookwa iwu niile ONYENWE ANYị nyere ha site nʼọnụ Mosis.
Nyochaa Diuteronomi 34:9
3
Diuteronomi 34:7
Mosis gbara narị afọ na iri afọ abụọ mgbe ọ nwụrụ, ma nʼoge ahụ ike ka dị ya nʼahụ, anya ya na-ahụkwa ụzọ nke ọma.
Nyochaa Diuteronomi 34:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị