1
Emọs 8:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya, “mgbe m ga-eziga oke ụnwụ nʼelu ala, ọ bụghị ụnwụ nke nri maọbụ nke akpịrị ịkpọ nkụ nke mmiri, kama ọ bụ oke ụnwụ nke ịnụ okwu niile nke ONYENWE ANYị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Emọs 8:11
2
Emọs 8:12
Ha ga-awagharị site nʼotu osimiri ruo nʼosimiri ọzọ, sitekwa nʼugwu ruo nʼọwụwa anyanwụ; ha ga-agbagharị nʼelu na ala ịchọ okwu ONYENWE ANYị, ma ha agaghị achọta ya.
Nyochaa Emọs 8:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị